Diuterọnọmi 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefekwa ha n’aka gị ma chụsasịa ha, ha ewee nọrọ n’ọgba aghara, ruo mgbe a lara ha n’iyi.+ Diuterọnọmi 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ naanị n’obodo niile nke ndị a Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị obodo ha ka ọ bụrụ ihe nketa gị ka ị na-agaghị ahapụ ihe ọ bụla na-eku ume ka ọ dịrị ndụ,+
23 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefekwa ha n’aka gị ma chụsasịa ha, ha ewee nọrọ n’ọgba aghara, ruo mgbe a lara ha n’iyi.+
16 Ọ bụ naanị n’obodo niile nke ndị a Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị obodo ha ka ọ bụrụ ihe nketa gị ka ị na-agaghị ahapụ ihe ọ bụla na-eku ume ka ọ dịrị ndụ,+