Ọrụ Ndịozi 7:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha wee sị Erọn, ‘Meere anyị chi ka ha gaa n’ihu anyị. N’ihi na Mozis a, bụ́ onye dupụtara anyị n’ala Ijipt, anyị amaghị ihe mere ya.’+
40 Ha wee sị Erọn, ‘Meere anyị chi ka ha gaa n’ihu anyị. N’ihi na Mozis a, bụ́ onye dupụtara anyị n’ala Ijipt, anyị amaghị ihe mere ya.’+