11 na ụlọ ndị jupụtara n’ihe ọma niile ọ na-abụghị gị kwajuru, na olulu mmiri e gwuru egwu ndị ọ na-abụghị gị gwuru, ubi vaịn na osisi oliv ndị ọ na-abụghị gị kụrụ, ị ga-eri ihe wee rijuo afọ,+
19 Jehova ga-azakwa ndị ya, sị, ‘Lee, ana m ezitere unu ọka na mmanya ọhụrụ na mmanụ, ọ ga-ejukwa unu afọ;+ m gaghị eme ọzọ ka unu bụrụ ihe nkọcha n’etiti mba dị iche iche.+