Diuterọnọmi 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a bụ ndị ga-eguzo ọtọ maka nkọcha+ n’Ugwu Ibal:+ Ruben, Gad na Asha na Zebulọn, Dan na Naftalaị. Joshụa 8:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 E mesịa, ọ gụpụtara iwu ahụ dum+ n’olu dara ụda, ngọzi+ na nkọcha,+ dị ka ihe niile e dere n’akwụkwọ iwu ahụ si dị.
13 Ndị a bụ ndị ga-eguzo ọtọ maka nkọcha+ n’Ugwu Ibal:+ Ruben, Gad na Asha na Zebulọn, Dan na Naftalaị.
34 E mesịa, ọ gụpụtara iwu ahụ dum+ n’olu dara ụda, ngọzi+ na nkọcha,+ dị ka ihe niile e dere n’akwụkwọ iwu ahụ si dị.