Levitikọs 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwanụ ụmụ Izrel, sị, ‘Nke a bụ ihe e kere eke dị ndụ nke unu nwere ike iri+ n’ime anụmanụ niile dị n’elu ala: Diuterọnọmi 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nke a bụ ụdị anụmanụ unu nwere ike iri:+ ehi, atụrụ na ewu,
2 “Gwanụ ụmụ Izrel, sị, ‘Nke a bụ ihe e kere eke dị ndụ nke unu nwere ike iri+ n’ime anụmanụ niile dị n’elu ala: