-
Levitikọs 15:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 Ihe a na-agbapụta ya n’ahụ́ ga-eme ka ọ ghara ịdị ọcha: Ma ihe ọ̀ na-agbapụta ya n’ihe o ji bụrụ nwoke ma ọ bụ na ihe ahụ na-agbapụta ya n’ahụ́ sụchiri ihe o ji bụrụ nwoke, ọ ga-eme ka ọ bụrụ onye na-adịghị ọcha.
-