Ọpụpụ 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Emegidela onye mbịarambịa, emegbukwala ya,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+ Diuterọnọmi 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ọ na-ekpere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ ikpe,+ na-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya+ ka o wee nye ya nri na ákwà mgbokwasị.
18 ọ na-ekpere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ ikpe,+ na-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya+ ka o wee nye ya nri na ákwà mgbokwasị.