Diuterọnọmi 31:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mozis wee nye ha iwu, sị: “Ná ngwụsị afọ asaa ọ bụla, n’oge a kara aka n’afọ, ị ga-akagbu ụgwọ e ji gị,+ n’ememme ụlọ ndò,+
10 Mozis wee nye ha iwu, sị: “Ná ngwụsị afọ asaa ọ bụla, n’oge a kara aka n’afọ, ị ga-akagbu ụgwọ e ji gị,+ n’ememme ụlọ ndò,+