Ọnụ Ọgụgụ 33:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Unu ga-enweta ala ahụ ma biri n’ime ya, n’ihi na ọ bụ unu ka m ga-enye ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu.+ Abụ Ọma 135:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye weere ala ha nye ndị ya ka ọ bụrụ ihe nketa ha,+Ka ọ bụụrụ Izrel bụ́ ndị ya ihe nketa.+
53 Unu ga-enweta ala ahụ ma biri n’ime ya, n’ihi na ọ bụ unu ka m ga-enye ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu.+