Ọpụpụ 34:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ị ga na-eme ememme achịcha na-ekoghị eko.+ Dị nnọọ ka m nyere gị n’iwu, ị ga-eri achịcha na-ekoghị eko ụbọchị asaa n’oge a kara aka n’ọnwa Ebib,+ n’ihi na ọ bụ n’ọnwa Ebib ka ị pụtara n’Ijipt.
18 “Ị ga na-eme ememme achịcha na-ekoghị eko.+ Dị nnọọ ka m nyere gị n’iwu, ị ga-eri achịcha na-ekoghị eko ụbọchị asaa n’oge a kara aka n’ọnwa Ebib,+ n’ihi na ọ bụ n’ọnwa Ebib ka ị pụtara n’Ijipt.