Ọpụpụ 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ha ga-eri anụ ya n’abalị a.+ Ha ga-ahụ ya n’ọkụ wee rie ya na achịcha na-ekoghị eko,+ tinyere akwụkwọ nri na-elu ilu.+ 2 Ihe E Mere 35:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee sie+ anụ àjà ememme ngabiga+ ahụ n’ọkụ dị ka a na-eme; ha jikwa ite e ji esi nri na ite ikè ha dị okirikiri nakwa ite na-enweghị afọ sie ihe ndị e mere ka ha dị nsọ.+ E mesịa, ha buteere ya ụmụ Izrel niile ọsọ ọsọ.+
8 “Ha ga-eri anụ ya n’abalị a.+ Ha ga-ahụ ya n’ọkụ wee rie ya na achịcha na-ekoghị eko,+ tinyere akwụkwọ nri na-elu ilu.+
13 Ha wee sie+ anụ àjà ememme ngabiga+ ahụ n’ọkụ dị ka a na-eme; ha jikwa ite e ji esi nri na ite ikè ha dị okirikiri nakwa ite na-enweghị afọ sie ihe ndị e mere ka ha dị nsọ.+ E mesịa, ha buteere ya ụmụ Izrel niile ọsọ ọsọ.+