2 Ndị Eze 23:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma, ọ bụ n’afọ nke iri na asatọ nke ọchịchị Eze Josaya ka e meere Jehova ememme ngabiga a na Jeruselem.+ Jọn 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ememme ngabiga+ nke ndị Juu na-eru nso, Jizọs gbagokwara Jeruselem.+ Jọn 11:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ma ememme ngabiga+ ndị Juu na-eru nso, ọtụtụ ndị sikwa n’obodo ahụ gbagoo Jeruselem tupu ememme ngabiga ahụ amalite, ka ha wee mee onwe ha ka ha dị ọcha dị ka iwu kwuru.+
23 Ma, ọ bụ n’afọ nke iri na asatọ nke ọchịchị Eze Josaya ka e meere Jehova ememme ngabiga a na Jeruselem.+
55 Ma ememme ngabiga+ ndị Juu na-eru nso, ọtụtụ ndị sikwa n’obodo ahụ gbagoo Jeruselem tupu ememme ngabiga ahụ amalite, ka ha wee mee onwe ha ka ha dị ọcha dị ka iwu kwuru.+