Diuterọnọmi 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jiri nkume tụgbuo ya,+ n’ihi na ọ chọrọ ime ka ị hapụ Jehova bụ́ Chineke gị, bụ́ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu.+
10 Jiri nkume tụgbuo ya,+ n’ihi na ọ chọrọ ime ka ị hapụ Jehova bụ́ Chineke gị, bụ́ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu.+