Joshụa 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Òkè+ nke ebo ụmụ Juda ketara n’ezinụlọ n’ezinụlọ dị ruo n’ókè nke ala Idọm,+ ya bụ, ala ịkpa Zin,+ ruokwa Negeb+ na nsọtụ ebe ndịda ya. 1 Ihe E Mere 6:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 E wee nye ha Hibrọn+ nke dị n’ala Juda na ala ịta ahịhịa niile gbara ya gburugburu.
15 Òkè+ nke ebo ụmụ Juda ketara n’ezinụlọ n’ezinụlọ dị ruo n’ókè nke ala Idọm,+ ya bụ, ala ịkpa Zin,+ ruokwa Negeb+ na nsọtụ ebe ndịda ya.