Joshụa 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ókè nke ala ụmụ Ifrem, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ, ee, ókè nke ihe nketa ha n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ Atarọt-ada,+ ruo Bet-horọn Mgbago;+ 1 Ihe E Mere 6:66 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 Ụfọdụ n’ime ezinụlọ ụmụ Kohat wee nweta obodo ndị dị n’ókèala ha site n’ebo Ifrem.+
5 Ókè nke ala ụmụ Ifrem, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ, ee, ókè nke ihe nketa ha n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ Atarọt-ada,+ ruo Bet-horọn Mgbago;+