-
Ọnụ Ọgụgụ 35:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 Tụpụtanụ ala dị puku kubit abụọ n’akụkụ ebe ọwụwa anyanwụ ná mpụga obodo, puku kubit abụọ n’ebe ndịda, puku kubit abụọ n’akụkụ ebe ọdịda anyanwụ, nakwa puku kubit abụọ n’ebe ugwu, obodo ga-adịkwa n’etiti. Ọ ga-abụ ala ịta ahịhịa nke obodo ha dị iche iche.
-