1 Samuel 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Samuel wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Unu onwe unu emewo ihe ọjọọ a dum. Ma unu ahapụkwala iso Jehova,+ jirikwanụ obi unu dum+ jeere Jehova ozi.
20 Samuel wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Unu onwe unu emewo ihe ọjọọ a dum. Ma unu ahapụkwala iso Jehova,+ jirikwanụ obi unu dum+ jeere Jehova ozi.