Levitikọs 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi ya, ala ha bụ ihe na-adịghị ọcha, m ga-enyekwa ya ntaramahụhụ n’ihi njehie ya, ala ahụ ga-agbọpụkwa ndị bi n’ime ya.+
25 N’ihi ya, ala ha bụ ihe na-adịghị ọcha, m ga-enyekwa ya ntaramahụhụ n’ihi njehie ya, ala ahụ ga-agbọpụkwa ndị bi n’ime ya.+