Jenesis 31:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Leban wee sị: “Ikpo nkume a bụ ihe àmà n’etiti mụ na gị taa.” Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ya Galied,+ Joshụa 24:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jọshụa wee sị mmadụ niile: “Lee! Nkume a ga-abụ ihe akaebe megide anyị,+ n’ihi na ọ nụwo ihe niile Jehova gwara anyị, ọ ga-abụkwa ihe akaebe megide unu, ka unu ghara ịgọnahụ Chineke unu.”
27 Jọshụa wee sị mmadụ niile: “Lee! Nkume a ga-abụ ihe akaebe megide anyị,+ n’ihi na ọ nụwo ihe niile Jehova gwara anyị, ọ ga-abụkwa ihe akaebe megide unu, ka unu ghara ịgọnahụ Chineke unu.”