Diuterọnọmi 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova ga-achụpụkwa mba ndị a niile n’ihi unu,+ unu ga-anapụkwa mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa unu ala ha.+
23 Jehova ga-achụpụkwa mba ndị a niile n’ihi unu,+ unu ga-anapụkwa mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa unu ala ha.+