Jenesis 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Isọ wee biri n’ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Isọ bụ Idọm.+ Diuterọnọmi 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu alụsola ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye unu ala ha, ọbụnadị otu ọbụ ụkwụ; n’ihi na enyewo m Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+
5 Unu alụsola ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye unu ala ha, ọbụnadị otu ọbụ ụkwụ; n’ihi na enyewo m Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+