Ndị Ikpe 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ̀ bụ gị ka Belak nwa Zipọ, bụ́ eze Moab,+ mma? Ò nwere mgbe o sesara ndị Izrel okwu, ka ò nwere mgbe o busoro ha agha?
25 Ọ̀ bụ gị ka Belak nwa Zipọ, bụ́ eze Moab,+ mma? Ò nwere mgbe o sesara ndị Izrel okwu, ka ò nwere mgbe o busoro ha agha?