Jenesis 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Unu ga-ebipụkwa apị́ nke dị n’ahụ́ unu, ọ ga-abụ ihe ịrịba ama nke ọgbụgba ndụ ahụ dị n’etiti mụ na unu.+ Ọpụpụ 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ikpeazụ, Zipora+ weere mma e ji nkume rụọ bepụ apị́+ nwa ya wee mee ka o metụ n’ụkwụ ya wee sị: “Ọ bụ n’ihi na ị bụụrụ m nwoke ọbara nke na-alụ nwaanyị ọhụrụ.”
11 Unu ga-ebipụkwa apị́ nke dị n’ahụ́ unu, ọ ga-abụ ihe ịrịba ama nke ọgbụgba ndụ ahụ dị n’etiti mụ na unu.+
25 N’ikpeazụ, Zipora+ weere mma e ji nkume rụọ bepụ apị́+ nwa ya wee mee ka o metụ n’ụkwụ ya wee sị: “Ọ bụ n’ihi na ị bụụrụ m nwoke ọbara nke na-alụ nwaanyị ọhụrụ.”