Joshụa 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ Izrel wee si na Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ ma maa ụlọikwuu na Gilgal+ n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ala Jeriko. Joshụa 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jọshụa wee were nkume rụọ mma ma bie ụmụ Izrel úgwù na Gibiat-haaralọt.+
19 Ụmụ Izrel wee si na Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ ma maa ụlọikwuu na Gilgal+ n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ala Jeriko.