Ọpụpụ 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Unu ga-edebekwa ihe a ka ọ bụrụ ụkpụrụ+ dịịrị unu na ụmụ unu ruo mgbe a na-akaghị aka.+ Ọnụ Ọgụgụ 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee kwadebe àjà ememme ngabiga n’ala ịkpa Saịnaị n’ọnwa nke mbụ, n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ, ná mgbede. Dị ka ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu si dị, otú ahụ ka ụmụ Izrel mere.+
5 Ha wee kwadebe àjà ememme ngabiga n’ala ịkpa Saịnaị n’ọnwa nke mbụ, n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ, ná mgbede. Dị ka ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu si dị, otú ahụ ka ụmụ Izrel mere.+