Diuterọnọmi 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 na ụlọ ndị jupụtara n’ihe ọma niile ọ na-abụghị gị kwajuru, na olulu mmiri e gwuru egwu ndị ọ na-abụghị gị gwuru, ubi vaịn na osisi oliv ndị ọ na-abụghị gị kụrụ, ị ga-eri ihe wee rijuo afọ,+ Diuterọnọmi 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Mgbe i riri ihe wee rijuo afọ,+ ị ga-agọzi+ Jehova bụ́ Chineke gị n’ihi ezi ala nke o nyere gị.+
11 na ụlọ ndị jupụtara n’ihe ọma niile ọ na-abụghị gị kwajuru, na olulu mmiri e gwuru egwu ndị ọ na-abụghị gị gwuru, ubi vaịn na osisi oliv ndị ọ na-abụghị gị kụrụ, ị ga-eri ihe wee rijuo afọ,+