Abụ Ọma 83:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha asịwo: “Bịanụ ka anyị kpochapụ ha ka ha ghara ịbụkwa mba,+Ka a gharakwa icheta aha Izrel ọzọ.”+