Ndị Ikpe 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi ya, m buuru iko m nwaanyị gburie wee ziga ya n’ala niile bụ́ ihe nketa Izrel,+ n’ihi na ha mere omume rụrụ arụ+ na ihe nzuzu na-eme ihere n’Izrel.+ 2 Samuel 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ọ sịrị ya: “Ee e, nwanne m! Ewedala m ala;+ n’ihi na a dịghị eme otú ahụ n’Izrel.+ Emela ihe nzuzu a na-eweta ihere.+
6 N’ihi ya, m buuru iko m nwaanyị gburie wee ziga ya n’ala niile bụ́ ihe nketa Izrel,+ n’ihi na ha mere omume rụrụ arụ+ na ihe nzuzu na-eme ihere n’Izrel.+
12 Otú ọ dị, ọ sịrị ya: “Ee e, nwanne m! Ewedala m ala;+ n’ihi na a dịghị eme otú ahụ n’Izrel.+ Emela ihe nzuzu a na-eweta ihere.+