Ndị Ikpe 20:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Otú ọ dị, ụmụ Benjamin chere na ha ga-emeri ndị Izrel mgbe ha nọ na-agbara Benjamin ọsọ+ n’ihi na ndị Izrel tụkwasịrị obi ná ndị agha ahụ ha gwara ka ha zoo iji buso Gibia agha.
36 Otú ọ dị, ụmụ Benjamin chere na ha ga-emeri ndị Izrel mgbe ha nọ na-agbara Benjamin ọsọ+ n’ihi na ndị Izrel tụkwasịrị obi ná ndị agha ahụ ha gwara ka ha zoo iji buso Gibia agha.