Joshụa 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga-erukwa na ozugbo unu weghaara obodo ahụ, unu ga-esunye obodo ahụ ọkụ.+ Unu ga-eme dị nnọọ ka okwu Jehova si dị. Lee, enyewo m unu iwu.”+
8 Ọ ga-erukwa na ozugbo unu weghaara obodo ahụ, unu ga-esunye obodo ahụ ọkụ.+ Unu ga-eme dị nnọọ ka okwu Jehova si dị. Lee, enyewo m unu iwu.”+