Jenesis 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee sị: “Ka Kenan bụrụ onye a bụrụ ọnụ.+ Ka ọ bụụrụ ụmụnne ya ohu nke dị ala karịsịa.”+ Jenesis 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ sịkwara: “Ka Jehova, bụ́ Chineke Shem, bụrụ onye a gọziri agọzi,+ Ka Kenan bụrụkwa ohu ya.+