Joshụa 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee ruo mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị, mgbe Jehova mere ka Izrel zuoro ndị iro niile gbara ha gburugburu ike,+ mgbe Jọshụa meworo agadi, kaakwa nká,+ Joshụa 24:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na Jọshụa nwa Nọn, bụ́ ohu Jehova, nwụrụ mgbe ọ gbara otu narị afọ na iri.+
23 O wee ruo mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị, mgbe Jehova mere ka Izrel zuoro ndị iro niile gbara ha gburugburu ike,+ mgbe Jọshụa meworo agadi, kaakwa nká,+
29 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na Jọshụa nwa Nọn, bụ́ ohu Jehova, nwụrụ mgbe ọ gbara otu narị afọ na iri.+