1 Samuel 27:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Devid na ndị ikom ya wee gbagoo ka ha wakpo ndị Geshọ+ na ndị Gazaịt na ndị Amalek;+ n’ihi na ọ bụ ha bi n’ala si Tilam+ ruo Shọọ,+ ruokwa n’ala Ijipt.
8 Devid na ndị ikom ya wee gbagoo ka ha wakpo ndị Geshọ+ na ndị Gazaịt na ndị Amalek;+ n’ihi na ọ bụ ha bi n’ala si Tilam+ ruo Shọọ,+ ruokwa n’ala Ijipt.