Ọnụ Ọgụgụ 32:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Jeya nwa Manase wee gaa weghara obodo ụlọikwu ha, o wee gụọ ha Havọt-jeya.+ Diuterọnọmi 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Jeya+ nwa Manase weere ógbè Agọb+ dum ruo n’ókè ndị Geshọ+ na ndị Meaka,+ o wee jiri aha ya gụọ obodo nta ndị dị na Beshan aha, ya bụ, Havọt-jeya,+ ruo taa.
14 “Jeya+ nwa Manase weere ógbè Agọb+ dum ruo n’ókè ndị Geshọ+ na ndị Meaka,+ o wee jiri aha ya gụọ obodo nta ndị dị na Beshan aha, ya bụ, Havọt-jeya,+ ruo taa.