Joshụa 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ Izrel wee si na Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ ma maa ụlọikwuu na Gilgal+ n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ala Jeriko. Joshụa 10:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 E mesịa, Jọshụa na Izrel dum laghachiri n’ebe ha mara ụlọikwuu ha na Gilgal.+
19 Ụmụ Izrel wee si na Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ ma maa ụlọikwuu na Gilgal+ n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ala Jeriko.