Diuterọnọmi 1:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 ma e wezụga Keleb nwa Jefọne.+ Ọ ga-ahụ ya, ọ bụkwa ya na ụmụ ya ka m ga-enye ala ahụ ọ zọrọ ụkwụ na ya, n’ihi na o soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.+
36 ma e wezụga Keleb nwa Jefọne.+ Ọ ga-ahụ ya, ọ bụkwa ya na ụmụ ya ka m ga-enye ala ahụ ọ zọrọ ụkwụ na ya, n’ihi na o soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.+