Ọpụpụ 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị ga-akpara ụmụ Izrel ókè gbaa gburugburu, sị, “Lezienụ anya ka unu ghara ịgbago n’ugwu a, unu emetụkwala ala ala ya aka. Onye ọ bụla metụrụ ugwu a aka, a ghaghị igbu ya.+
12 Ị ga-akpara ụmụ Izrel ókè gbaa gburugburu, sị, “Lezienụ anya ka unu ghara ịgbago n’ugwu a, unu emetụkwala ala ala ya aka. Onye ọ bụla metụrụ ugwu a aka, a ghaghị igbu ya.+