12 O wee sị: “N’ihi na m ga-anọnyere gị,+ nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama na ọ bụ m zigara gị:+ Mgbe ị kpọpụtasịrị ndị m n’Ijipt, unu ga-ejere ezi Chineke ozi n’ugwu a.”+
31 Izrel hụkwara aka dị ike nke Jehova ji mee ihe megide ndị Ijipt; ndị Izrel wee malite ịtụ egwu Jehova na inwe okwukwe n’ebe Jehova nọ nakwa n’ebe Mozis ohu ya nọ.+