Joshụa 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ụmụ Josef ghọrọ ebo abụọ,+ Manase+ na Ifrem;+ ha enyeghịkwa ndị Livaị òkè n’ala ahụ, ma e wezụga obodo+ ndị ha ga-ebi nakwa ala ịta ahịhịa ha maka anụ ụlọ ha na ihe onwunwe ha.+
4 N’ihi na ụmụ Josef ghọrọ ebo abụọ,+ Manase+ na Ifrem;+ ha enyeghịkwa ndị Livaị òkè n’ala ahụ, ma e wezụga obodo+ ndị ha ga-ebi nakwa ala ịta ahịhịa ha maka anụ ụlọ ha na ihe onwunwe ha.+