Jenesis 21:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ Bia-shiba,+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ha abụọ ṅụrụ iyi. Jenesis 26:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee kpọọ ya Shaịba. Ọ bụ ya mere aha obodo ahụ ji bụrụ Bia-shiba,+ ruo taa. Joshụa 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 na Heza-shual+ na Bia-shiba+ na Biziotaya,