Diuterọnọmi 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ ga-erukwa na n’ụbọchị unu ga-agafe Jọdan+ banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, ị ga-akwụwa nkume ndị buru ibu ma were ụrọ laịm techie ha.
2 Ọ ga-erukwa na n’ụbọchị unu ga-agafe Jọdan+ banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, ị ga-akwụwa nkume ndị buru ibu ma were ụrọ laịm techie ha.