Joshụa 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ Izrel wee si na Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ ma maa ụlọikwuu na Gilgal+ n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ala Jeriko. Joshụa 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jọshụa dọsara nkume iri na abụọ ahụ e si na Jọdan bupụta na Gilgal.+
19 Ụmụ Izrel wee si na Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ ma maa ụlọikwuu na Gilgal+ n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ala Jeriko.