Joshụa 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 E sikwa n’ebo Asha+ nye ha Maịshal+ na ala ịta ahịhịa ya, na Abdọn+ na ala ịta ahịhịa ya, 1 Ihe E Mere 6:74 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 74 ha sikwa n’ebo Asha nye ha Meshal na ala ịta ahịhịa ya nakwa Abdọn+ na ala ịta ahịhịa ya,