Ọnụ Ọgụgụ 26:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ọ bụ ha bụ ezinụlọ ụmụ Asha.+ N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri ise na atọ na narị anọ.+
47 Ọ bụ ha bụ ezinụlọ ụmụ Asha.+ N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri ise na atọ na narị anọ.+