Ndị Ikpe 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma Hiba+ onye Kenaịt kewapụrụ onwe ya n’etiti ndị Kenaịt,+ bụ́ ụmụ Hobab, ọgọ Mozis,+ o wee maa ụlọikwuu ya n’akụkụ nnukwu osisi dị na Zeananim, nke dị na Kidesh.
11 Ma Hiba+ onye Kenaịt kewapụrụ onwe ya n’etiti ndị Kenaịt,+ bụ́ ụmụ Hobab, ọgọ Mozis,+ o wee maa ụlọikwuu ya n’akụkụ nnukwu osisi dị na Zeananim, nke dị na Kidesh.