Ndị Ikpe 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Naftalaị+ achụpụghị ndị bi na Bet-shimesh na ndị bi na Bet-enat,+ kama ha bi n’etiti ndị Kenan bụ́ ndị bi n’ala ahụ;+ ndị bi na Bet-shimesh na ndị bi na Bet-enat wee bụrụ ndị ha mere ndị na-arụ ọrụ mmanye.+
33 Naftalaị+ achụpụghị ndị bi na Bet-shimesh na ndị bi na Bet-enat,+ kama ha bi n’etiti ndị Kenan bụ́ ndị bi n’ala ahụ;+ ndị bi na Bet-shimesh na ndị bi na Bet-enat wee bụrụ ndị ha mere ndị na-arụ ọrụ mmanye.+