Ọpụpụ 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 E mesịa, ọ mụrụ nwa nwoke, o wee gụọ ya Geshọm,+ n’ihi na, o kwuru, sị: “Abụ m onye mbịarambịa n’ala ọzọ.”+ Ọpụpụ 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 tinyere ụmụ ya ndị ikom abụọ,+ aha otu n’ime ha bụ Geshọm,+ “n’ihi na aghọwo m onye mbịarambịa ná mba ọzọ,” ka ọ sịrị;
22 E mesịa, ọ mụrụ nwa nwoke, o wee gụọ ya Geshọm,+ n’ihi na, o kwuru, sị: “Abụ m onye mbịarambịa n’ala ọzọ.”+
3 tinyere ụmụ ya ndị ikom abụọ,+ aha otu n’ime ha bụ Geshọm,+ “n’ihi na aghọwo m onye mbịarambịa ná mba ọzọ,” ka ọ sịrị;