Jenesis 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka m wetatụrụ unu achịcha, ka obi unu nweta ume.+ E mesịa, unu pụrụ ịgawa, n’ihi na ọ bụ ya mere unu ji si n’ụzọ a bịakwute ohu unu.” Ha wee sị: “Ọ dị mma. Ị pụrụ ime nnọọ dị ka i kwuru.” Abụ Ọma 104:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Na mmanya nke na-eme ka obi mmadụ ṅụrịa ọṅụ,+Iji mee ka ihu mmadụ na-egbu maramara n’ihi mmanụ,+Nakwa nri nke na-enye obi mmadụ ume.+ Ilu 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mkpụrụ obi nke na-emesapụ aka ka a ga-eme ka ọ maa abụba,+ onye na-emekwa ka ndị ọzọ ṅụjuo mmiri afọ ka a ga-emekwa ka ọ ṅụjuo mmiri afọ.+
5 Ka m wetatụrụ unu achịcha, ka obi unu nweta ume.+ E mesịa, unu pụrụ ịgawa, n’ihi na ọ bụ ya mere unu ji si n’ụzọ a bịakwute ohu unu.” Ha wee sị: “Ọ dị mma. Ị pụrụ ime nnọọ dị ka i kwuru.”
15 Na mmanya nke na-eme ka obi mmadụ ṅụrịa ọṅụ,+Iji mee ka ihu mmadụ na-egbu maramara n’ihi mmanụ,+Nakwa nri nke na-enye obi mmadụ ume.+
25 Mkpụrụ obi nke na-emesapụ aka ka a ga-eme ka ọ maa abụba,+ onye na-emekwa ka ndị ọzọ ṅụjuo mmiri afọ ka a ga-emekwa ka ọ ṅụjuo mmiri afọ.+