2 Iko ya nwaanyị na ndị ọzọ wee na-akwa iko.+ E mesịa, nwaanyị ahụ hapụrụ ya laa n’ụlọ nna ya na Betlehem nke dị na Juda ma nọọ ọnwa anọ zuru ezu n’ebe ahụ.
13 N’oge ahụ, Devid gara n’ihu inwetakwu ndị iko+ na ndị nwunye+ site na Jeruselem mgbe o si Hibrọn lọta; e wee na-amụkwuru Devid ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị.