Ndị Ikpe 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee nọdụ ala, ha abụọ wee malite irikọ ihe na ịṅụkọ ihe ọṅụṅụ; e mesịa, nna nwa agbọghọ ahụ gwara nwoke ahụ, sị: “Biko, nọrọ ka chi bọọ,+ meekwa onwe gị obi ụtọ.”+
6 Ha wee nọdụ ala, ha abụọ wee malite irikọ ihe na ịṅụkọ ihe ọṅụṅụ; e mesịa, nna nwa agbọghọ ahụ gwara nwoke ahụ, sị: “Biko, nọrọ ka chi bọọ,+ meekwa onwe gị obi ụtọ.”+